Jeremaya 37:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ugbu a, onyenwe m eze, biko, gee ntị. Biko, nụrụ arịrịọ m na-arịọ ka i meere m amara,+ akpọghachila m n’ụlọ Jehọnatan+ bụ́ odeakwụkwọ, ka m ghara ịnwụ n’ebe ahụ.”+
20 Ugbu a, onyenwe m eze, biko, gee ntị. Biko, nụrụ arịrịọ m na-arịọ ka i meere m amara,+ akpọghachila m n’ụlọ Jehọnatan+ bụ́ odeakwụkwọ, ka m ghara ịnwụ n’ebe ahụ.”+