Jeremaya 41:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ishmel nwa Netanaya wee si na Mizpa gawa izute ha, kwara ákwá na-aga.+ O wee ruo na ozugbo o zutere ha, ọ sịrị ha: “Bịanụ hụ Gedalaya nwa Ahaịkam.”
6 Ishmel nwa Netanaya wee si na Mizpa gawa izute ha, kwara ákwá na-aga.+ O wee ruo na ozugbo o zutere ha, ọ sịrị ha: “Bịanụ hụ Gedalaya nwa Ahaịkam.”