Jeremaya 42:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ‘Ọ bụrụ na unu ebiri n’ala a,+ m ga-ewu unu dị ka ụlọ, agaghị m etida unu, m ga-akụkwa unu dị ka mkpụrụ, agaghị m efopụ unu;+ n’ihi na m ga-agbanwe obi m n’ọdachi m mere ka ọ dakwasị unu.+
10 ‘Ọ bụrụ na unu ebiri n’ala a,+ m ga-ewu unu dị ka ụlọ, agaghị m etida unu, m ga-akụkwa unu dị ka mkpụrụ, agaghị m efopụ unu;+ n’ihi na m ga-agbanwe obi m n’ọdachi m mere ka ọ dakwasị unu.+