Jeremaya 42:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 wee sị: “Ee e, kama ọ bụ n’ala Ijipt ka anyị ga-aga biri,+ bụ́ ebe anyị na-agaghị ahụ agha, ebe anyị na-agaghịkwa anụ ụda opi, ebe agụụ nri na-agaghịkwa agụ anyị; ọ bụ ebe ahụ ka anyị ga-ebi”;+
14 wee sị: “Ee e, kama ọ bụ n’ala Ijipt ka anyị ga-aga biri,+ bụ́ ebe anyị na-agaghị ahụ agha, ebe anyị na-agaghịkwa anụ ụda opi, ebe agụụ nri na-agaghịkwa agụ anyị; ọ bụ ebe ahụ ka anyị ga-ebi”;+