Jeremaya 42:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ ga-erukwa na ọ bụ ndị niile ahụ chere ihu ịbanye Ijipt ka ha biri n’ime ya dị ka ndị ọbịa ka mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu;+ ọ dịghị onye ga-alanahụ ma ọ bụ gbapụ n’ime ha, n’ihi ọdachi ahụ m ga-eme ka ọ dakwasị ha.”’+
17 Ọ ga-erukwa na ọ bụ ndị niile ahụ chere ihu ịbanye Ijipt ka ha biri n’ime ya dị ka ndị ọbịa ka mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu;+ ọ dịghị onye ga-alanahụ ma ọ bụ gbapụ n’ime ha, n’ihi ọdachi ahụ m ga-eme ka ọ dakwasị ha.”’+