Jeremaya 42:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M na-agwa unu taa, ma unu agaghị erube isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke unu kwuru ma ọ bụ mee ihe ọ bụla o ziri m ka m gwa unu.+
21 M na-agwa unu taa, ma unu agaghị erube isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke unu kwuru ma ọ bụ mee ihe ọ bụla o ziri m ka m gwa unu.+