Jeremaya 44:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ n’ihi ihe ọjọọ ha mere iji kpasuo m iwe site n’ịga na-esurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ ma na-efe ha ofufe, bụ́ chi dị iche iche ha onwe ha na unu onwe unu na nna nna unu hà na-amaghị.+
3 Ọ bụ n’ihi ihe ọjọọ ha mere iji kpasuo m iwe site n’ịga na-esurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ ma na-efe ha ofufe, bụ́ chi dị iche iche ha onwe ha na unu onwe unu na nna nna unu hà na-amaghị.+