Jeremaya 44:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee na-ezitere unu ndị ohu m niile bụ́ ndị amụma, na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha,+ na-asị: “Biko, unu emela ụdị ihe arụ a m kpọrọ asị.”+
4 M wee na-ezitere unu ndị ohu m niile bụ́ ndị amụma, na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha,+ na-asị: “Biko, unu emela ụdị ihe arụ a m kpọrọ asị.”+