Jeremaya 44:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee wụpụ ọnụma m na iwe m, o wee na-ere ka ọkụ n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem;+ ha wee ghọọ ebe a lara n’iyi, ebe tọgbọrọ n’efu, dị ka ọ dị taa.’+
6 M wee wụpụ ọnụma m na iwe m, o wee na-ere ka ọkụ n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem;+ ha wee ghọọ ebe a lara n’iyi, ebe tọgbọrọ n’efu, dị ka ọ dị taa.’+