7 “Ugbu a, nke a bụ ihe Jehova, Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Gịnị mere unu ji na-akpatara mkpụrụ obi unu oké ọdachi,+ ka e wee bipụ n’etiti unu nwoke na nwaanyị, nwatakịrị na nwa na-aṅụ ara,+ n’etiti Juda, ka unu ghara inwe ndị ga-afọdụrụ unu?