Jeremaya 44:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Lee, m ga-eche ihu n’ebe unu nọ iwetara unu ọdachi na ibipụ Juda dum.+
11 “Ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Lee, m ga-eche ihu n’ebe unu nọ iwetara unu ọdachi na ibipụ Juda dum.+