Jeremaya 44:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị gbanahụrụ mma agha ga-esi n’ala Ijipt laghachi n’ala Juda, ha ga-adị ole na ole;+ ndị Juda niile fọdụrụ, bụ́ ndị na-abata n’ala Ijipt ka ha biri n’ime ya dị ka ndị ọbịa, ga-amata onye okwu ya ga-emezu, ihe m kwuru ka ọ̀ bụ ihe ha kwuru.”’”+
28 Ndị gbanahụrụ mma agha ga-esi n’ala Ijipt laghachi n’ala Juda, ha ga-adị ole na ole;+ ndị Juda niile fọdụrụ, bụ́ ndị na-abata n’ala Ijipt ka ha biri n’ime ya dị ka ndị ọbịa, ga-amata onye okwu ya ga-emezu, ihe m kwuru ka ọ̀ bụ ihe ha kwuru.”’”+