Jeremaya 46:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ndị na-agba ịnyịnya, kegidenụ ịnyịnya n’ụgbọ ịnyịnya, nọkwasịnụ n’elu ha, kpurukwanụ okpu agha. Meenụ ka ube unu na-egbu maramara. Yirinụ uwe agha.+
4 Unu ndị na-agba ịnyịnya, kegidenụ ịnyịnya n’ụgbọ ịnyịnya, nọkwasịnụ n’elu ha, kpurukwanụ okpu agha. Meenụ ka ube unu na-egbu maramara. Yirinụ uwe agha.+