Jeremaya 46:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Gịnị mere m ji hụ ka oké ụjọ jidere ha? Ha na-alaghachi azụ, a na-egwerikwa ndị dike ha; ha agbawo ọsọ, ha eleghịkwa anya n’azụ.+ Ụjọ dị ebe niile,’+ ka Jehova kwuru.
5 “‘Gịnị mere m ji hụ ka oké ụjọ jidere ha? Ha na-alaghachi azụ, a na-egwerikwa ndị dike ha; ha agbawo ọsọ, ha eleghịkwa anya n’azụ.+ Ụjọ dị ebe niile,’+ ka Jehova kwuru.