Jeremaya 46:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ijipt na-eto dị ka Osimiri Naịl,+ mmiri ya na-amali elu dị ka osimiri.+ Ọ na-asị, ‘M ga-eto. M ga-ekpuchi ụwa. M ga-ebibi obodo na ndị bi n’ime ya ozugbo.’+
8 Ijipt na-eto dị ka Osimiri Naịl,+ mmiri ya na-amali elu dị ka osimiri.+ Ọ na-asị, ‘M ga-eto. M ga-ekpuchi ụwa. M ga-ebibi obodo na ndị bi n’ime ya ozugbo.’+