Jeremaya 48:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ihere Kimọsh+ ga-eme ndị Moab, dị nnọọ ka ihere Betel, bụ́ obi ike ụlọ Izrel, na-eme Izrel.+