Jeremaya 48:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E menyewo Moab ihere, n’ihi na e menyewo ya oké ụjọ.+ Kwaa ákwá, tie mkpu ákwá. Kọọnụ n’Anọn+ na e bukọrọwo ihe Moab.
20 E menyewo Moab ihere, n’ihi na e menyewo ya oké ụjọ.+ Kwaa ákwá, tie mkpu ákwá. Kọọnụ n’Anọn+ na e bukọrọwo ihe Moab.