Jeremaya 48:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 M ga-eme ka a ghara inwekwa onye na-eweta onyinye n’ebe dị elu nakwa onye na-esurere chi ya ihe nsure ọkụ na Moab,’+ ka Jehova kwuru.
35 M ga-eme ka a ghara inwekwa onye na-eweta onyinye n’ebe dị elu nakwa onye na-esurere chi ya ihe nsure ọkụ na Moab,’+ ka Jehova kwuru.