Jeremaya 48:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 ‘Ọ bụ ya mere obi m ga-eji na-eme mkpọtụ dị ka ọjà n’ihi Moab;+ obi m ga na-adakwa ka ọjà n’ihi ndị Kia-hires.+ Ọ bụ ya mere ihe hiri nne o mepụtara ga-eji laa n’iyi.+
36 ‘Ọ bụ ya mere obi m ga-eji na-eme mkpọtụ dị ka ọjà n’ihi Moab;+ obi m ga na-adakwa ka ọjà n’ihi ndị Kia-hires.+ Ọ bụ ya mere ihe hiri nne o mepụtara ga-eji laa n’iyi.+