Jeremaya 48:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 ‘Onye ọ bụla nke na-agba ọsọ n’ihi ụjọ ga-adaba n’olulu; onye ọ bụla nke sikwa n’olulu ahụ na-arịgota, ọnyà ga-ama ya.’+ “‘N’ihi na m ga-eme ka afọ a ga-elebara Moab anya bịakwasị ya,’+ ka Jehova kwuru.
44 ‘Onye ọ bụla nke na-agba ọsọ n’ihi ụjọ ga-adaba n’olulu; onye ọ bụla nke sikwa n’olulu ahụ na-arịgota, ọnyà ga-ama ya.’+ “‘N’ihi na m ga-eme ka afọ a ga-elebara Moab anya bịakwasị ya,’+ ka Jehova kwuru.