Jeremaya 52:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Zedekaya+ gbara afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị,+ ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Hamutal+ ada Jeremaya onye Libna.+
52 Zedekaya+ gbara afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị,+ ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Hamutal+ ada Jeremaya onye Libna.+