Jeremaya 52:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee wee kpụta ya Babịlọn+ ma tụba ya n’ụlọ mkpọrọ ruo ụbọchị ọ nwụrụ. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:11 Jeremaya, p. 158-159
11 Ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee wee kpụta ya Babịlọn+ ma tụba ya n’ụlọ mkpọrọ ruo ụbọchị ọ nwụrụ.