Ezikiel 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Kụọ aka+ ma zọsie ụkwụ ike n’ala, sịkwa: “Ewoo!” n’ihi ajọ ihe arụ niile nke ụlọ Izrel,+ n’ihi na ọ bụ mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe ka a ga-eji gbuo ha.+
11 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Kụọ aka+ ma zọsie ụkwụ ike n’ala, sịkwa: “Ewoo!” n’ihi ajọ ihe arụ niile nke ụlọ Izrel,+ n’ihi na ọ bụ mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe ka a ga-eji gbuo ha.+