Ezikiel 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu agaghị eguzo n’ebe mgbidi dara ada+ ịlụ agha, unu agaghịkwa eji nkume wuo mgbidi+ n’ihi ụlọ Izrel, iji kwụsie ike n’agha n’ụbọchị Jehova.”+
5 Unu agaghị eguzo n’ebe mgbidi dara ada+ ịlụ agha, unu agaghịkwa eji nkume wuo mgbidi+ n’ihi ụlọ Izrel, iji kwụsie ike n’agha n’ụbọchị Jehova.”+