Ezikiel 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ha ahụwo ihe na-abụghị eziokwu n’ọhụụ,+ afa ha gbakwara bụ ụgha, ha na-asị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru,’ mgbe ọ na-abụghị Jehova dunyere ha, ha echerewokwa ka ihe ha kwuru mezuo.+
6 “Ha ahụwo ihe na-abụghị eziokwu n’ọhụụ,+ afa ha gbakwara bụ ụgha, ha na-asị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru,’ mgbe ọ na-abụghị Jehova dunyere ha, ha echerewokwa ka ihe ha kwuru mezuo.+