Ezikiel 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ́ bụghị ọhụụ na-abụghị eziokwu ka unu hụrụ, ọ́ bụghịkwa ụgha unu jụtara n’ase ka unu kwuworo, mgbe unu na-asị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru,’ mgbe mụ onwe m na-ekwughị ihe ọ bụla?”’+
7 Ọ́ bụghị ọhụụ na-abụghị eziokwu ka unu hụrụ, ọ́ bụghịkwa ụgha unu jụtara n’ase ka unu kwuworo, mgbe unu na-asị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru,’ mgbe mụ onwe m na-ekwughị ihe ọ bụla?”’+