Ezikiel 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘M ga-eji ọnụma m mee ka oké ifufe fee, n’iwe m ka oké mmiri ozuzo ga-ezo, n’ọnụma m ka akụ́ mmiri ígwé ga-ada iji weta mkpochapụ.+
13 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘M ga-eji ọnụma m mee ka oké ifufe fee, n’iwe m ka oké mmiri ozuzo ga-ezo, n’ọnụma m ka akụ́ mmiri ígwé ga-ada iji weta mkpochapụ.+