Ezikiel 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-akwatukwa mgbidi ahụ unu tere nzụ, meekwa ka ọ daruo ala, a ga-ekpughekwa ntọala ya.+ Obodo ahụ ga-adarịrị, unu ga-alakwa n’iyi n’ime ya; unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+
14 M ga-akwatukwa mgbidi ahụ unu tere nzụ, meekwa ka ọ daruo ala, a ga-ekpughekwa ntọala ya.+ Obodo ahụ ga-adarịrị, unu ga-alakwa n’iyi n’ime ya; unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+