-
Ezikiel 13:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ihe unu bụ́ ndị inyom gba n’aka ihe, nke unu ji na-achụ nta mkpụrụ obi dị ka à ga-asị na ha bụ anụ ufe, m ga-adọkapụkwa ha n’aka unu ma tọhapụ mkpụrụ obi ndị ahụ unu na-achụ nta ha, bụ́ mkpụrụ obi ndị dị unu ka à ga-asị na ha bụ anụ ufe.+
-