Ezikiel 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Echewo m ihu megide ha.+ N’ọkụ ka ha si pụta, ma ọkụ ahụ ga-erepịa ha.+ Unu ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova, mgbe m ga-eche ihu ime ha ihe.’”+
7 Echewo m ihu megide ha.+ N’ọkụ ka ha si pụta, ma ọkụ ahụ ga-erepịa ha.+ Unu ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova, mgbe m ga-eche ihu ime ha ihe.’”+