Ezikiel 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Buru ite ahụ ihe na-adịghị sikwasị n’ọkụ ka o wee dị ọkụ; ọla kọpa ya ga-acha ọkụ, adịghị ọcha ya ga-agbazekwa n’ime ya.+ Ka nchara ọ tara rechapụ.+
11 Buru ite ahụ ihe na-adịghị sikwasị n’ọkụ ka o wee dị ọkụ; ọla kọpa ya ga-acha ọkụ, adịghị ọcha ya ga-agbazekwa n’ime ya.+ Ka nchara ọ tara rechapụ.+