2 “Nwa nke mmadụ, buo amụma ihe a ga-eme ndị ọzụzụ atụrụ Izrel. Buo amụma, gwa ha, ya bụ, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ, sị, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ahụhụ ga-adịrị ndị ọzụzụ atụrụ Izrel,+ bụ́ ndị ghọworo ndị na-azụ onwe ha!+ Ọ́ bụghị ìgwè atụrụ ka ndị ọzụzụ atụrụ kwesịrị ịzụ?+