Ezikiel 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ebe ịta nri dị mma ka m ga-azụ ha, ọ bụkwa n’ugwu ndị dị elu n’Izrel ka ebe obibi ha ga-adị.+ N’ebe ahụ ka ha ga-amakpuru n’ebe obibi dị mma,+ n’ebe ịta nri nke jupụtara n’ahịhịa ka ha ga na-ata nri n’ugwu ndị dị n’Izrel.” Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:14 Ezigbo Ofufe, p. 105-106 Lọghachikwute Jehova, p. 5
14 N’ebe ịta nri dị mma ka m ga-azụ ha, ọ bụkwa n’ugwu ndị dị elu n’Izrel ka ebe obibi ha ga-adị.+ N’ebe ahụ ka ha ga-amakpuru n’ebe obibi dị mma,+ n’ebe ịta nri nke jupụtara n’ahịhịa ka ha ga na-ata nri n’ugwu ndị dị n’Izrel.”