Ezikiel 34:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ma unu onwe unu bụ́ atụrụ m, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m ga-ekpe ikpe n’etiti otu atụrụ na ibe ya, n’etiti ebule na mkpi.+
17 “‘Ma unu onwe unu bụ́ atụrụ m, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m ga-ekpe ikpe n’etiti otu atụrụ na ibe ya, n’etiti ebule na mkpi.+