-
Ezikiel 34:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ha: “Lee, mụ onwe m ga-ekpe ikpe n’etiti atụrụ mara abụba na atụrụ tara ahụ́,
-