Ezikiel 34:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha agaghị abụkwa ihe mba dị iche iche ga-achịkọrọ n’ike.+ Anụ ọhịa nke ụwa agaghị eripịa ha. Ha ga-ebikwa n’obi iru ala. Ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+
28 Ha agaghị abụkwa ihe mba dị iche iche ga-achịkọrọ n’ike.+ Anụ ọhịa nke ụwa agaghị eripịa ha. Ha ga-ebikwa n’obi iru ala. Ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.+