Ezikiel 34:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “‘Ma unu onwe unu bụ́ atụrụ m,+ atụrụ m na-eduga n’ebe ịta nri, unu bụ ụmụ mmadụ. Abụ m Chineke unu,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
31 “‘Ma unu onwe unu bụ́ atụrụ m,+ atụrụ m na-eduga n’ebe ịta nri, unu bụ ụmụ mmadụ. Abụ m Chineke unu,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”