Ezikiel 41:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee tụọ ahụ́ ụlọ ahụ, ya adịrị kubit isii. Ụlọ nke dị n’akụkụ ya dị kubit anọ n’obosara gbaa gburugburu; ọ dị gburugburu ụlọ ahụ.+
5 O wee tụọ ahụ́ ụlọ ahụ, ya adịrị kubit isii. Ụlọ nke dị n’akụkụ ya dị kubit anọ n’obosara gbaa gburugburu; ọ dị gburugburu ụlọ ahụ.+