Ezikiel 41:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ebe ịchụàjà e ji osisi rụọ nke dị kubit atọ n’ịdị elu, ogologo ya dịkwa kubit abụọ, o nwekwara ogidi isi nkuku.+ E ji osisi rụọ ogologo ya nakwa ahụ́ ya. O wee sị m: “Ihe a bụ tebụl nke dị n’ihu Jehova.”+
22 ebe ịchụàjà e ji osisi rụọ nke dị kubit atọ n’ịdị elu, ogologo ya dịkwa kubit abụọ, o nwekwara ogidi isi nkuku.+ E ji osisi rụọ ogologo ya nakwa ahụ́ ya. O wee sị m: “Ihe a bụ tebụl nke dị n’ihu Jehova.”+