-
Ezikiel 46:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 Mgbe ndị ala a batara n’ihu Jehova n’oge ememme,+ onye ọ bụla nke si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ugwu+ bata ịkpọ isiala ga-esi n’ọnụ ụzọ ámá ndịda+ pụọ. Onye ọ bụla nke si n’ọnụ ụzọ ámá ndịda bata ga-esi n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ugwu pụọ. Ọ dịghị onye ga-esi n’ụzọ o si bata pụọ, n’ihi na ọ ga-elegide anya n’ihu wee pụọ.
-