Daniel 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze wee kwuo ka a kpọọ ndị dibịa anwansi+ na ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ na ndị dibịa afa na ndị Kaldia ka ha bịa kọọrọ eze nrọ ọ rọrọ.+ Ha wee bata guzo n’ihu eze.
2 Eze wee kwuo ka a kpọọ ndị dibịa anwansi+ na ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ na ndị dibịa afa na ndị Kaldia ka ha bịa kọọrọ eze nrọ ọ rọrọ.+ Ha wee bata guzo n’ihu eze.