Daniel 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ bụrụ na unu akọghịrị m nrọ ahụ, ihe a m kwuru+ ga-emezurịrị n’isi unu. Ma unu ekwekọrịtawo ịghara m ụgha na ịgwa m ihe na-ezighị ezi+ ruo mgbe ihe gbanwere. N’ihi ya, kọọrọnụ m nrọ ahụ, m ga-amarakwa na unu pụrụ ịkọrọ m isi ya.”
9 N’ihi na ọ bụrụ na unu akọghịrị m nrọ ahụ, ihe a m kwuru+ ga-emezurịrị n’isi unu. Ma unu ekwekọrịtawo ịghara m ụgha na ịgwa m ihe na-ezighị ezi+ ruo mgbe ihe gbanwere. N’ihi ya, kọọrọnụ m nrọ ahụ, m ga-amarakwa na unu pụrụ ịkọrọ m isi ya.”