Daniel 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ gwara Arịọk bụ́ onyeisi ndị nche eze, sị: “Olee ihe mere eze ji nye iwu ọjọọ dị otú a?” Arịọk wee kọọrọ Daniel ihe na-emenụ.+
15 Ọ gwara Arịọk bụ́ onyeisi ndị nche eze, sị: “Olee ihe mere eze ji nye iwu ọjọọ dị otú a?” Arịọk wee kọọrọ Daniel ihe na-emenụ.+