Daniel 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 gwakwa ha ka ha rịọ Chineke nke eluigwe+ ka o meere ha ebere+ n’ihe banyere ihe nzuzo a,+ ka ha wee ghara igbu Daniel na ndị enyi ya nakwa ndị amamihe Babịlọn ndị nke ọzọ.+
18 gwakwa ha ka ha rịọ Chineke nke eluigwe+ ka o meere ha ebere+ n’ihe banyere ihe nzuzo a,+ ka ha wee ghara igbu Daniel na ndị enyi ya nakwa ndị amamihe Babịlọn ndị nke ọzọ.+