Daniel 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E wee kpugheere Daniel ihe nzuzo ahụ n’ọhụụ nke abalị.+ Daniel wee gọzie+ Chineke nke eluigwe.