Daniel 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Daniel wee sị: “Ka aha Chineke bụrụ ihe a gọziri agọzi+ site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, maka amamihe na ịdị ike ya, n’ihi na ọ bụ ya nwe ha.+
20 Daniel wee sị: “Ka aha Chineke bụrụ ihe a gọziri agọzi+ site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, maka amamihe na ịdị ike ya, n’ihi na ọ bụ ya nwe ha.+