Daniel 2:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Daniel wee kwuo n’ihu eze, sị: “Ndị amamihe, ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ, ndị dibịa anwansi na ndị na-agụ kpakpando enweghị ike ịkọrọ eze ihe nzuzo eze chọrọ ka a kọọrọ ya.+
27 Daniel wee kwuo n’ihu eze, sị: “Ndị amamihe, ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ, ndị dibịa anwansi na ndị na-agụ kpakpando enweghị ike ịkọrọ eze ihe nzuzo eze chọrọ ka a kọọrọ ya.+