Daniel 2:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Ebe ị hụkwara na ihe e ji kpụọ ala ala ụkwụ ya na mkpịsị ụkwụ ya bụ ụrọ ọkpụite ji akpụ ihe nakwa ígwè,+ alaeze ahụ ga-ekewa ekewa,+ ma ọ ga-esitụ ike dị ka ígwè, ebe ọ bụ na ị hụrụ na a gwakọtara ígwè na ụrọ dị mmiri.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:41 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2023, p. 10-11 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 15-16 Amụma Daniel, p. 57-60
41 “Ebe ị hụkwara na ihe e ji kpụọ ala ala ụkwụ ya na mkpịsị ụkwụ ya bụ ụrọ ọkpụite ji akpụ ihe nakwa ígwè,+ alaeze ahụ ga-ekewa ekewa,+ ma ọ ga-esitụ ike dị ka ígwè, ebe ọ bụ na ị hụrụ na a gwakọtara ígwè na ụrọ dị mmiri.+
2:41 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2023, p. 10-11 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 15-16 Amụma Daniel, p. 57-60