Daniel 2:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Eze wee mee ka Daniel bụrụ onye ukwu,+ o nyekwara ya ọtụtụ nnukwu onyinye, o mekwara ka ọ bụrụ onye na-achị ógbè Babịlọn dum+ a na-achị achị nakwa prifekt bụ́ onyeisi ndị amamihe niile nke Babịlọn.
48 Eze wee mee ka Daniel bụrụ onye ukwu,+ o nyekwara ya ọtụtụ nnukwu onyinye, o mekwara ka ọ bụrụ onye na-achị ógbè Babịlọn dum+ a na-achị achị nakwa prifekt bụ́ onyeisi ndị amamihe niile nke Babịlọn.