-
Daniel 3:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 N’oge ahụ, ndị setrap,+ ndị prifekt na ndị gọvanọ, ndị ndụmọdụ, ndị na-echekwa akụ̀, ndị ikpe, ndị uwe ojii, na ndị niile na-elekọta ógbè dị iche iche a na-achị achị zukọtara maka ememme imeghe ihe oyiyi ahụ nke Nebukadneza bụ́ eze guzobere, ha guzokwa n’ihu ihe oyiyi ahụ nke Nebukadneza guzobere.
-